Skip to main content

Salvation Prayer

Onyenwe anyị Chineke, ekwere m n’obi m niile na Jisus Kraịst, Ọkpara Chineke dị ndụ. Ekwerem na Ọ nwụrụ maka m na Chineke mere ka Ọ si n’ọnwụ bilie. Ekwerem na Ọ dị ndụ taa.

Ekwuputara m n’ọnụ m na Jisus Kraịst bụ Onye nwe ndụ m site n’ụbọchị a. Site n’aka Ya na n’Aha Ya, enwerem ndụ ebighị ebi; amụrụ m ọzọ.

Daalụ Onyenwe anyị, maka ịzọpụta mkpụrụ obi m! Ugbu a, abụ m nwa Chineke. Halleluya!

Ekele!

Ị bụzi nwa Chineke. Anyị chọrọ izitere gị ihe ozi ọma iji nyere gị aka ito eto dị ka onye Kraịst.

Nweta akwụkwọ e-book gị n’efu

Site na izipu, ị kwenyere ịnata ozi-e site na Kingly Anointing. Ị nwere ike ịkwụsị ndenye aha n’oge ọ bụla.

Follow Us